



About Us
NGWA GBURUGBURU
Ụmụnnaa, unu abịala! Kenanịa mbụ ọgbakọ NGWA GBURUGBURU. Okemadụ agaghụ ịdị l'ulo eghu amụọ la nli. Okwu NGWA agaghị ịnwụ. Biko biara bekpere, asunda okwu ọdọ labụghụ ngwa obena. Ịsụ jụọ, ọdịị onye nga ịchịgh ọchị, ma apụ amaghị ara, akịka nwanne ya ezi ya.Ọdịgh onye mbụ Eze amaracham. Unu nyerem aka tam vuru ebele. Amala! mmammanụ, kelewanụ! rienụ! ṅụọnụ zụọnụ! kwezuonụ!!!
ALA NGWA
Kenanịa mbụ otu amaraụmụnna ke nde Ngwa. Ala Ngwa mbu otu aburu nhiri nne la ala Igbo - Naijeria (Nigeria) Ngwa nmụtara ụmụ ato; UKWU, ỌHA la AVỌSỊ. Ukwu mbụ ya mbụ ọpara Ngwa, nne nji ya la Ọha. Avọsị mbụkwanụ ọpara nwanyi ke nmere ya osota ọpara Ngwa. Ala Ngwa nwere ala hienne. Ala Ngwa nwere iri l'ihi la ala anyi nji eme whe akọrọ mọbụ akụrụ l'ọrụ eruo nne. Ala Anyị mbụ Ngwa, ọtụtụ whe dị iche iche dị l'ime ya dịka ; Nkwu, Akụ, Ọji la whe nde ọdọ. Ngwa nwere kansul ọchịchị obodo asaa la Steti Abia; Isiala Ngwa North, Isiala Ngwa South, Obingwa, Osisioma Ngwa, Ugwunagbọ, Aba South la Aba North. Omelala Ngwa abụghi whe madu nji ese abịrị. Okwu Ngwa nfụrụ iche. Nde Ngwa abịa bụrụkwa nde nwere mgbalị ndị iche iche. Ala Ngwa nji eche nde ọbịa. Nde Ngwa nji abụkwanụ "Ọ hụrụ ọbịa gbawa nkwa"

Symbols &
Tradition
+ + + + + + + + + + + + + + + + + + + + + + +
Watch Us
Follow Us
Tweet Us
Like Us






OKEỌKPA
ENYI
EBELE
OSO MADU, ỌKWA, ỌJỊ LA
ATỤMA MAỊ NGWỌ
EGBE
AVỌ
EKPO ITIABA
IGU NKWỤ