top of page




Ojonma la Ezeego
Anyi atagbuola onwe anyi la ahuhu





Social



Enyim, ishitaala agwo miri!
Ụkpọtọrọ la Ụhịọkịrịụhịọ.
Eji eji Ụkpọtọrọ ekwe miiri gwerekwanu Ụhịọkiịrịụhịọ tee mirioku ji mọbụkwa miiri ụgbọghọrọ.
leekwanu
Ikpeyi nde nnanna anyi wee njiri lụọ nnenne anyi wee. Ejiwe akpo ya waohụọọ.
Deede, isuru mesuru miiri ama gwu. Ụdị miiri nanịa ejighị ezumara onye la ala miiri limi.
Akụmbe, ahụhụ madụ nmụrụ anya kpaaa, ghee la taa.
+ + + + + + + + + + + + + + + + + + + + +
+ + + + + + + + + + + + + + + + + + + + +
+ + + + + + + + + + + + + + + + + + + + +
Watch Us
Follow Us
Tweet Us
Like Us
bottom of page